OGBO DI ICHE ICHE (OGE
NA MGBE HA)
A Uwa nke mbu oge uwa nke mbu (2 Pita
3:6, Jenesis 6:11-13)
B Ajo uwa nka Oge
uwa nke abuo (Ndi Galatia 1:4, 1 Jon 5:19,
Malakai 3:15)
C Uwa nke nabia oge uwa nke ato (Ndi Hibru
2:5, 11 Pita 3:13, Ndi Efesos 1:10)
D Ogbo ndi okenye (Olu Ndi Ozi 7:8)
E Ogbo ndi Ju (Ditronomi 7:6, Abu Oma
147:19-20)
F Ogbo Ozi-oma (Mak 1:14-15, Olu Ndi Ozi
15:14, Matiu 24:14
G Ogbo nke onyeweayi Jisos (Ndi Corint Nke
Mbu 1525, Mkpughe 20:1-6)
H Ogbo nke gabia na (Ndi Efesos 2:7, 3:21)
f Oge nsogbu izerelu na owuwe ihe ubi nke ogbo
ozi oma nka, oge ifucha oka na igbugbo ya (Luk
3:16-17)
S Oge nsogbu nke uwa na owuwe ihe ubi nke ogbo
nke ozi oma nka, ihoputa ata na oka (Matiu
13:28-40, Mkpughe 14:15-18)
T Ohere nta diri ekwensu ihoputa igwe aturu
na igwe ewu (Matiu 25:31-32, Mkpughe 20:7-10,
Ndi Korint Nke Mbu 15:26)
ONODU
DI ICHE ICHE (IJI BA NA EBUBE)
K Onodu nke ebubue chineke na ike olu (Ndi
Filipai 2:9-11, Mkpughe 3:21)
L Onodu nke ibu onye amuru na monso (Jon
3:8, I Jon 3:2)
M Onodu nke ibu nwa nime monso (Rom 12:1,
Pita Nke Mbu 1:3-4)
N Onodu nke inata iru oma Chineke (Onye
umu madu) (Jems 2:23, Ndi Rom 5:8-9, 19)
P Iru oma Chineke nye ndi nchu aja (Livitikos
16:30, Hiburu 9:7-10)
R Onodu nke nmehie na mnapu nke onodu mbu
(Ndi Rom 5:12, Aisaia 64:6, Ndi Rom 10:3)
MKPUTAMPKU
(NKE NEGOSI OGOGO ONODU OBULA MADU NO NAYA)
a Adam na ozuzu oke ya (Jenesis 27:31)
b Adam nke daworo na onodu ya na umu ya
tupuu oge iju mmiri (Jenesis 6:5)
c Ndi ochie mbu zuru oke nisi nisi (Ndi
rom 4:2-3, Ezekie 14:20, Ndi Hibru 11)
d Ndi madu site niju miri rue oge nke onye
new ayi (Ndi Rom 5:12, Jon nke Mbu 5:19)
e Israel na anu aru udiri esi guo ha dika
mba (Livitikos 16:33-34, Hibru 10:1)
KRIST
g Jisos mgbe otozuru iri ato ato madu zuru
oke (Ndi Hibru 10:5, Jon 1:29-32)
h Jisos buru onye amuru na mo-nso na Jodan
(Matiu 28:18, Jon 5:26)
i Jisos bilitere no-onwu nke Chineke (Matiu
28:18, Jon 5:26)
k Jisos Onosiri iri ubochi ano obilitere
nonwu nebube nke onye Chineke (Olu Ndi Ozi 1:19,
Ndi Hibru 9:24)
l Jisos nime ogbo nke ozi oma na anodu ala
yana Nna ya na oche eze (Ndi Hibru 6:20, 10:12,
Mkpughe 3:21)
KRAIST
NIME OGBO NKE OZI OMA NKA
m Ndi amuru nime muo ndi gabu oke igwe
mmadu ahu (Ndi Korint Nke Mbu 3:11:15)
n Ndi amuru nime muo, ndi mechara buru
nwunye nke onye new ayi Jisos Kraist (Rom
12:1-2, I Pita 2:9-10, Galentia 5:22-25)
p Ndi kwere ekwe na enyechasighi ha onwe
ha (Mak 9:41, Olu Ndi Ozi 26:27-28, Matiu 22:14)
q Ata, Ndi naga chiochi, ndi nekweghi
ekwe, ndi iru abuo (Matiu 13:38, 15:8-9)
NA
OGE OWUWE IHE UBI NKE OGBO OZI OMA
r
Jisos, na obibia nke abuo ya (Jon 14:3,
Tesalonika Nke Mbu 4:16)
s Ihoputa igwe aturu nta netiti Babilon (Mkpughe
18:1-5, Tesalonika Nke Mbu 4:16-17)
t Igwe madu bara uba ndi na erughi inata
nkwughachi ugwo olu ahu kachasi elu (Mkpughe
7:13-17, IKorint 3:13-15)
u Babilon bu uzo nke chiochi ndia ayi nahu
juputara ebe nile, ndi nada ada; ufodu nano
nahiri nke ndi ozo nadaba nokpuru ya (3:15-16,
16:19)
v Babilon Ndi iru abuo chiochi ndi ayi
nahu, ha nadaba na ahiri ha na ndi nekweghi ekwe
(Matiu 24:51)
NIME
OCHICHI NNO AFO ABUO NA OGU IRI (PUKU AFO) NKE
KRAIST.
w Kraist na ebube ya, isi na aru ya (Mkpughe
19:7-8, 21:2)
x Ndi nwekore ebube Kraist sokwa ya nachi
achi (I Jon 3:2, Jud 14, Mkpughe 3:21, 20:4-6)
y Igw mmadu ndi anapughi iguta onu (Abu
Oma 45:14, Mkpughe 7:9-10, 13-17, 19:1)
z Nnewtaghachi ugwu nke umu Israel na aru
aru (Ndi Rom 11:25-29, Zekaraia 8:13-23)
W Eweghachi mmadu na onodu mbu ya na izu
oke dika Chineke si kee ya (Mkpughe 21:1-4,
Aisaia 35)
|